Céad Míle Fáilte bụ ọrụ ọhụrụ na-enye obi ụtọ nke na-anya isi gbasara obodo anyị nwere ọtụtụ ọdịbendị dị iche iche nakwa ọtụtụ asụsụ dị iche iche. Anyị na-eme ọmụmụ asụsụ nakwa mmemme iji webata An Ghaeilge n’ogbe ọhụrụ anyị na Ireland ebe a. Anyị na ndị ogbe na igwe mmadụ nwere otu ụdị ọdịbendị gafee na mba na-arụkọ ọrụ, iji kwalite nsonye na inye ikike site na ikekọrịta asụsụ ala anyị. Kpọtụrụ anyị ka ịmata ihe ndị dị n'ógbè gị, maọbụ ka anyị kpaa gbasara ihazi ọmụmụ ihe n’ogbe gị!
Ár bhFís
Lorem ipsum dolor sit amet, consectetur adipiscing elit, sed do eiusmod tempor incididunt ut labore et dolore magna aliqua.
Ár Misean
Lorem ipsum dolor sit amet, consectetur adipiscing elit, sed do eiusmod tempor incididunt ut labore et dolore magna aliqua.
Ár gCur Chuige
Lorem ipsum dolor sit amet, consectetur adipiscing elit, sed do eiusmod tempor incididunt ut labore et dolore magna aliqua.
Ár bhFoireann
Lorem ipsum dolor sit amet, consectetur adipiscing elit, sed do eiusmod tempor incididunt ut labore et dolore magna aliqua.
Okwu akaebe
“Ọ bịara yie asụsụ m Urdu n’ụfọdụ mkpọpụta okwu ya, karịsịa mgbe ị na-asị, kedụ ètú ị mere na aha m bụ”
Okwu akaebe
“Na-esochi ihe ọmụmụ ahụ, anyị ka nogidere na nkwụrịtaokwu n’agbanyeghị na-abụ m onye Alakụba nke na-anaghị aṅụ mmanya n’aba n’anya, esonyere m ha n’abalị a na-amụ asụsụ Irish n’ụlọ mmanya dị n'ógbè ahụ".
Okwu akaebe
“Irish enyerela m aka n’ịghọta ọtụtụ ihe banyere omenala ebe a”
Okwu akaebe
Thig leat teachtaireachttábhachtacha scríobh anseo!!!
Onye na-enye anyị enyemaka ego nakwa ndị nkwado ndị ọzọ
Céad Míle Fáilte na-ekele Ngalaba na-ahụ maka Njem Nlegharị anya, Omenaala, Nka, Gaeltacht, Egwuregwu na Mịdịa maka nkwado ha na ọrụ ahụ.
Ndị Otu Anyị
Connlaith Ní Raifeartaigh
Connlaith Ní Raifeartaigh
Connlaith bụ onye njikwa Céad Míle Fáilte ma bụrụkwa onye rụrụla ọrụ na mmepe obodo nakwa ijikwa mmèrème. Ọ bụ onye aka ochie n’ịrụ ọrụ n’aha obodo si n’ọdibendị dị iche iche ma bụrụkwa onye nwere mmasị ichebe asụsụ ụmụ amaala na-asụ nakwa omenaala n’ụwa niile.
Seán Ó Murchadha
Seán Ó Murchadha
Seán bụ ọga kpata kpata nà Céad Míle Fáilte. Seán bụ onye Monaghan nke e ji asụsụ Irish zụlite n’ụlọ. Mgbe ọ na-anaghị arụ ọrụ, Seán na-esonye na mmepe obodo site na Irish n’ógbè ya.
“Site na ọrụ mụ na Conradh na Gaeilge rụrụla, o meela ka m mata ọtụtụ ndị si n’ógbè Irish ọhụrụ na mba ahụ niile, ana m atụ anya ime ihe ga-enweta ezi mgbanwe na ọtụtụ ndị mmadụ na Céad Míle Fáilte - Irish bụ nke anyị niile.”
Cara Nic Giolla Chomhaill
Cara Nic Giolla Chomhaill
Cara sonyeere ndị otu ọrụ Céad Míle Fáilte dịka ọga kpata kpata na ngwụsị afọ 2023. Ọ bụ onye Co. Tyrone ma gaa akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndịrị eji asụsụ Irish akụzi ihe, tupu ya agụchaa akwụkwọ na Trinity College Dublin ma nweta akara ugo mmụta nke asụsụ Irish na History. O wepụtara obi ya n’ịkwalite asụsụ Irish ma nwekwa ọṅụ n’ọrụ ya, na ịkọwara ndị na-asụ asụsụ Irish n’ogbe nye ndị bịara ọhụrụ na Ireland.